Saturday, June 28, 2008

DOWN MEMORY LANE. Elementary school days.

Going down memory lane of elementary school days in the typical Igbo village. These were some of the songs we sang, you can teach your children. That will help in learning Igbo.



Akwukwo n'ato uto
Akwukwo n'ato uto
O na afia aru na nmuta
Onye nwere ntachi obi,
O ga amuta akwukwo
M'oburu na nne ya na nna ya (nwe ego). ( Today, it should be (nye aka)
M'oburu na nne ya na nna ya (nwe ego).




These two were for dismissal.


Anyi agbasago akwukwu
Anyi agbasago akwukwo
Ekene diri ndi nkuzi kuziri anyi akwukwo
Ekene diri ndi nkuzi kuziri any akwukwo




Oge erue, oge erue mgbe any ji ana
Oge erue, oge erue mgbe ayi ji ana
Onye nkuzi, kua mgbirigba, kua mgbirigba
K'anyi na, onye nkuzi , biko kua mgbirigba
N'agu n'agu ayi, inugo?
Anyi g'ana, I nugo?
Agu n'agu anyi, oooo ------ amen

--- and you dash out the door like a bullet, with your school box making loud noises with all the ( akpakaradingwom) inside it.


More to come.

No comments: